Mariam Sidibé (footballer)

Mariam Sidibé (footballer)
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereMariam Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

 

Mariam Sidibé bụ onye na-agba bọọlụ na Ivory Coast nke na-agba maka otu ụmụ nwanyị nke mba Ivory Coast.

Ọrụ klọb

dezie

Sidibé agbaala bọọlụ na mba ya maka Juventus de Yopougon.[1]

Ọrụ mba ụwa

dezie

Sidibé gbara Ivory Coast na ọkwa dị elu n'oge 2019 WAFU Zone B Women's Cup.[2]

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta nke ndị na-agba bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị Ivory Coast

Ihe odide

dezie
  1. FOOT-FÉMININ: Juventus de Yopougon bat Onze Sœurs de Gagnoa (fr). 225Sport. Retrieved on 3 December 2020.
  2. Tournoi UFOA-B des Dames (fr) (13 May 2019). Retrieved on 3 December 2020.