Maria das Neves
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSão Tomé and Príncipe Dezie
Aha enyereMaria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1958 Dezie
Ebe ọmụmụPortuguese São Tomé and Príncipe Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiPrime Minister of São Tomé and Príncipe Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịMovement for the Liberation of São Tomé and Príncipe/Social Democratic Party Dezie

Maria das Neves Ceita Baptista de Sousa (Amụrụ n'afọ 1958) jere ozi dị ka praịm minista nke iri na otu nke São Tomé na Príncipe. Ọ bụ onye isi na Movement for the Liberation of São Tomé and Príncipe-Social Democratic Party (MLSTP-PSD) wee bụrụ nwanyị mbụ bụ onyeisi gọọmentị na mba ahụ.

Maria das Neves gụrụ akwụkwọ dị ka onye na-ahụ maka akụ na ụba na Cuba na ọkachamara na ego ọha na eze. Tupu ọ bụrụ onye isi ọchịchị, Maria das Neves rụrụ ọrụ dị ka onye ọrụ gọọmentị na Ministry of Finance, na World Bank na UN Children's Fund (UNICEF). Ọ lụrụ di ma mgbe ụmụ ya nwanyị abụọ toro, ọ nwere nnukwu ọkwa gọọmentị: Minista nke akụ na ụba (n'afọ 1999), Minista nke ego 2001/02 na Minista nke Azụmaahịa, Ụlọ Ọrụ, na Njem (n'afọ 2002).

Ebenside dezie