Maria Tebús
Maria Tebús
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | São Tomé and Príncipe |
aha enyere | Maria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Septemba 1958 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | deputy prime minister |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Democratic Convergence Party – Reflection Group |
Maria dos Santos Lima da Costa Tebús Torres (Amụrụ na 2 Septemba 1958) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị São Toméan. A mụrụ ya n'obodo Santa Filomena na agwaetiti São Tomé . Kemgbe ụbọchị 21 Eprel 2006, ọ bụ osote praịm minista na minista na-ahụ maka atụmatụ na ego na gọọmentị Tomé Vera Cruz.[1] Ọ nọkwa n'ọkwa Minista nke Atụmatụ na Ego site n'afọ 2002 ruo ọnwa Ọgọst 2003.
Ebenside
dezie- ↑ "Clube de Paris perdoa $ 23,9 milhões de dívida de São Tomé...", PanaPress, 27 May 2007. Retrieved on 25 October 2010.