Margarita Neri bụ onye ọchịagha nke ndi Zapatista na onye agha n'oge mgbanwe Mexico. [1] Ọ bụ onye Dutch-Maya Indian si na steeti Mexico nke di na Quintana Roo onye bụ otu n'ime ụmụ nwanyị ole na ole na-edu ndị agha iji nweta aha ọma n'oge mgbanwe ahụ.[1][2] A na-ekwu na Neri duuru ihe karịrị puku ndị agha na puku nari itoolu na iri gafere Mexico dịka a ga-asị na ọ bụ nwoke na-enweta nkwanye ùgwù kachasị elu nke Zapata mana a maara ya maka obi ọjọọ ya.[2][3] Ọ nyere ndị agha Zapatista iwu site na mpaghara Tabasco na Chiapas n'oge mmalite nke Mgbanwe ndi Mexico, a na-ekwukwa na o kwupụtara ebumnuche ya igbu Porfirio Diaz n'onwe ya.[4]

Ịgụ ihe ọzọ

dezie

Ihe odide

dezie
  1. 1.0 1.1 Diederich (28 June 2017). Soldaderas: The Women of the Mexican Revolution. Mamiverse.
  2. 2.0 2.1 Fuentes AR. Battleground Women: Soldaderas and Female Soldiers in the Mexican Revolution. The Americas. 1995;51(4):525-553. doi:10.2307/1007679
  3. Revolutionary Mexican Women in History and Film.
  4. Ruíz, Vicki, and Virginia Sánchez Korrol. Latinas in the United States a historical encyclopedia. Bloomington, IN: Indiana University Press, 2006.