Margarita Alcantara

Sabrina Margarita Alcantara-Tan (amuru Jun 10, afọ 1970) bu onye odee na onye okike nke usoro nbiputa zine Bamboo Girl nke na- adighi adi ugbu a. [1] [2]

Ndụ mbido

dezie

A mụrụ Alcantara na Pennsylvania.

Bamboo Girl

dezie

Bamboo Girl bụ akwụkwọ na-ebipụta onwe ya nke a na-ekesa na US site na afọ 1995 ruo afọ 2005. O gosipụtara ọdịnaya nke kwuru banyere egwu nwoke idina nwoke, Ịkpa ókè agbụrụ na ịkpa ókè nwoke na nwanyị. Alcantara gosipụtara ndị edemede dika Filipino Ninotchka Rosca, Jessica Hagedorn, na Perla Daly na usoro ahụ. [3][4]

Ndụ onwe onye

dezie

Alcantara bụ nwanyị onye Asia-America na-eme ihe ike. Ọ bi na obodo New York ugbu a.[5][6]

Alcantara bụ onye ama na-ahụ maka ịdụnye nkwonkwo nwere ikikere nke natara nzere masta nke sayensị na Acupuncture na Pacific College of Oriental Medicine . [7] Ọ na-arụsi ọrụ ya ike na New York.[8][9]

Ihe odide

dezie
  1. "Margarita Alcantara: From Bamboo Girl to healer", Rappler. Retrieved on 2018-08-08. (in en)
  2. Asian American Women's Artist Association: Resources. aawaa.net. Retrieved on 2018-08-08.
  3. "The resilience of Bamboo Girl: From warrior to healer", The FilAm. Retrieved on 2018-08-08. (in en-US)
  4. L (2005). Pinay Power: Peminist Critical Theory : Theorizing the Filipina/American Experience (in en). Psychology Press. ISBN 9780415949828. 
  5. "The Postmodern Queer Identity Movement", Utne. Retrieved on 2018-08-08. (in en)
  6. "Read a F*cking Zine: 50 Zines by Queer People of Color", Autostraddle, 2013-07-23. Retrieved on 2018-08-08. (in en-US)
  7. "Good Vibrations: Reiki & Soundbaths to Stickers?", DOSE, 2017-10-08. Retrieved on 2018-08-08. (in en-US)
  8. Alcantara-Tan (2000). "The Herstory of "Bamboo Girl" Zine". Frontiers: A Journal of Women Studies 21 (1/2): 159–170. DOI:10.2307/3347041. 
  9. Margarita Alcantara | HuffPost (en). www.huffingtonpost.com. Retrieved on 2018-08-08.