Mara Lapia
Mara Lapia bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo Ịtali. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya ndị omeiwu nke Ịtali na ntuli aka zuru oke nke Ịtali na afọ 2018 maka ndị omeiwu iri na asatọ nke Ịtali.
Ọrụ
dezieA mụrụ Lapia n'ọnwa Ọgọst 22, afọ 1976, na Nuoro . [1] Ọ bụ onye ọka iwu, ma nwee akara ugo mmụta na mpụ .[1]
A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu Ịtali na ntuli aka zuru oke nke Ịtali n'afọ 2018, iji nọchite anya mpaghara Sardinia maka mmegharị nke Five Star. [2]
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 Lapia Mara - M5S (it). Parliament of Italy (2018). Retrieved on 25 November 2020.
- ↑ "Elezioni in Sardegna, boom dei 5 Stelle: ecco i nomi degli eletti", La Nuova, March 5, 2018. Retrieved on 25 November 2020. (in it)