Mapaseka Koetle-Nyokong
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha enyere | Mapaseka |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Maachị 1989 |
Ebe ọmụmụ | Bloemfontein |
Dị/nwunye | Nelson |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Mapaseka Koetle (amụrụ 23 Maachị 1989) [1] bụ onye ome ihe nkiri nke South Africa, nwanyị ọchụnta ego na onye na-ede blọgụ. [2] [3] A maara ya maka ọrụ ya dị ka Dintle na usoro Ihe nkiri bụ Scandal! . Ọ pụtara na 2018 Forbes Africa na ndepụta mmadụ iri atọ nọ agbata afọ iri atọ . [4] [5] [6] [7]
Afọ mbụ na agụmakwụkwọ
dezieAmụrụ Koetle-Nyokong ma zụlite ya na Bloemfontein, Free State . Ọ malitere agụmakwụkwọ ya na AFDA mana mechaa gụchaa akwụkwọ na CityVarsity . [4][5]
Ọrụ
dezieMgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, Koetle-Nyokong nwetara ọrụ onye ndu na ụlọ ọrụ mmepụta ihe nkiri a maara dị ka second Chances, nke Andile Ncube mere. Na 2012, ọ gosipụtara na ihe omume Show Off, nke bụ Arts Alive Festival . Ọ n'eme ihe omume Dintle ugbu a na usoro Scandal! nke na-eme na e.tv .
Ya na di ya meghere wee rụọ ụlọ oriri na ọṅụṅụ franchise a na-akpọ Gorge Grab n Go Café, nke dị na mpụga ọdụ ụgbọ mmiri Sandton Gautrain na Johannesburg . [4] [3] [7]
Ọ na-achikọtakwa ihe omume na-ahụ maka ịdị ọcha nke ụmụ agbọghọ na Bloemfontein, nke ọ na-esi na ya na-enye ụmụ agbọghọ nọ ná mkpa ihe mgbochi ịdị ọcha. Ọ na-ede blọgụ gbasara ahụmịhe ya dịka nne ma na-akwado mmemme ndị gbadoro anya n'ihe ọ bụla gbasara ịbụ nne. [5] [8]
Ndụ onwe onye
dezieỌ lụrụ Nelson Nyokong. Ha nwere otu nwa, Nema. [2] [4][5] [9]
Nrụtụaka
dezie
- ↑ Mapaseka Koetle serving looks in hot dresses. IOL. Retrieved on 2021-02-12.
- ↑ 2.0 2.1 Mapaseka Koetle - Nyokong on keeping her family out of the limelight (en). ZAlebs. Archived from the original on 2019-12-19. Retrieved on 2019-12-19.
- ↑ 3.0 3.1 Scandal! star Mapaseka Koetle-Nyokong turns her attention to restaurant business (en-ZA). SowetanLIVE. Retrieved on 2019-12-19.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 4.3 Favour (2019-10-09). Interesting facts about Mapaseka Koetle that will shock you (en). Briefly. Retrieved on 2019-12-19.
- ↑ 5.0 5.1 5.2 5.3 #YouthDay: From actress to business owner this is Mapaseka Koetle-Nyokong | IOL Business Report (en). IOL. Retrieved on 2019-12-19.
- ↑ News. 14 South Africans make it into 2018 Forbes Africa under 30 list (en). ewn.co.za. Retrieved on 2019-12-19.
- ↑ 7.0 7.1 'I still lay-bye': Here's how Scandal!'s Pasi looks after her coins (en-ZA). TimesLIVE. Retrieved on 2019-12-19.
- ↑ Mathebula (2018-10-22). "It’s a journey I believe in," ♀ – Mapaseka Koetle Nyokong (en-GB). Bona Magazine. Archived from the original on 2020-08-08. Retrieved on 2019-12-19.
- ↑ Mapaseka Koetle-Nyokong on business, marriage and sisterhood. W24. Retrieved on 2019-12-19.