Makhadzi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
Aha ọmụmụ | Ndivhudzannyi Ralivhona |
aha pseudonym | Makhadzi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Jụn 1996 |
Ebe ọmụmụ | Limpopo |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ Zulu, Bekee, Venda |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, odee egwu, Ọgba egwu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
Ndivhudzannyi Ralivhona, onye a maara aha ya dị ka Makhadzi, bụ onye South Africa na-agụ egwu. A mụrụ ya ma zụlite ya na Ha-Mashamba, Limpopo, ọrụ ya malitere mgbe ọ dị afọ iri na atọ, ọ nwetara nlebara anya obodo mgbe egwu ya "Tashanda Vhuya" pụtara n'afọ 2017. A maara ya nke ọma maka egwu ya "Themba muthu" na "Matorokisi".
Albọm Makhadzi bu Kokovha ghọrọ otu n'ime ihe nwetara ya nnukwu ihe ị gaa nke ọma ya ma ọ malitere na nke mbụ na nweputa yana chaatị Albọm iTunes nke South Africa. Albọm a nwere egwu kachasị elu "Amadoda", "Mphemphe", "Kokovha" na "Tshikwama".[1]
Mmalite ndụ
dezieA mụrụ Makhadzi n'otu obere obodo a na-akpọ Ha-Mashamba Tshivhangani, na mpụga Elim na mpaghara Limpopo. Mgbe nne na nna ya kewara, Ndivhudzannyi na ụmụnne ya abụọ sooro nne ha nọrọ. Ọ gụsịrị ọkwa nke iri na abụọ na Mukula Integrated School. Ndivhudzannyi nwetara nzere ya na Mmekọrịta Ọha ma ọ na-agu gbasara ejije ugbu a.[2][3][4][5][6]
Ọrụ egwu
dezieỌrụ ya malitere mgbe ọ dị afọ iri na abụọ, ọ na-arụ ọrụ na Taxi Rank ma n'enweta ego site na onyinye ndị mmadụ.[7] N'afọ 2019, Master KG gosipụtara Makhadzi na egwu akpọrọ "Tshikwama", nke ewepụtara na abọm Jerusalema .[8][9]
2019–2020: Kokovha
dezieN'abalị iri na Isii nke ọnwa Ọktoba afọ 2020, ewepụtara Makhadzi studio album Kokovha na South Africa.[10] Albọm ahụ gosiputara Mayten, Mampintsha, Prince Benza, Mr Brown, Gigi Lamayne, Jah Prayzah, Team Mosha, Moonchild Sanelly, FB, Charma Girl na Sho Madjozi.[11] Ka ọ na-erule n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2021, a kpọpụtars albọm ya dị ka nke kachasị na ngosipụta nke Apple Music.[12] A kwadoro albọm ahụ si n'iji akara ọla edo.[13]
N'abalị ise nke ọnwa Eprel afọ 2021, Makhadzi wepụtara otu egwu "Mjolo" nke gosipụtara Mlindo the Vocalist.[14][15] Egwu a ruru nọmba iri abụọ na asatọ na chaatị iTunes nke South Africa.[16]
N'abalị asaa nke ọnwa Julaị, ewepụtara egwu ya "Ghanama" nke gosipụtara Prince Benza, na King Monada.[17] E mere ka abụ ahụ bụrụ platinum na South Africa.[18]
N'abalị iri na isii nke ọnwa Ọgọstụ, ọ kwụrụ gbasara albọm ya bụ African Queen na ụbọchị nwepụta ya na Twitter ya.[19] N'otu ọnwa ahụ, o weputara egwu ya "Tchukutsha" nke gosipụtara Lady Du N'abalị asaa nke ọnwa Ọgọstụ afọ 2021.[20]
N'abalị Isii nke ọnwa Ọgọstụ , Kabza De Small na Makhadzi wepụtara otu egwu "Salungano" na YouTube, nke ewepụtara n'abalị abụọ nke ọnwa Septemba afọ 2021.[21]
E wepụtara albọm studio ya bụ African Queen, N'abalị atọ Septemba 2021.[22] Abọm ahụ nwere Cassper Nyovest, Kabza De Small na Lady Du.[23]
Na emume nke isii nke All Africa Music Awards, ọ natara nhọpụta maka Best Female Artist na South Africa.[24]
E wepụtara egwu ya Pain Ya Jealous n'abalị iri atọ na otu nke ọnwa Machị afọ 2022. E mere ka EP ahụ bụrụ ọla edo na South Africa.[25]
Ntinyeaka n'azụmahịa
dezieN'ọnwa Disemba afọ 2021, Makhadzi malitere akara azụmahịa nke Kokovha na njikota ya na Kicks Sportwear na Mall of Africa.[26]
N'ọnwa Machị afọ 2022, ọ malitere ụde ahụ ya bụ Mavoda.[27]
Discografị
dezieAlbọm Studio
dezie- Shumela Venda (2018)
- Matorokisi (2019)
- Kokovha (2020)
- African Queen (2021)
- Pain Ya Jealous (2022)
Televishonu
dezieN'afọ 2018, a kwadoro Makhadzi na Yo TV maka ihe nkiri telivishọn mbụ ya.[28] Kemgbe ahụ, a gbala ya ajụjụ ọnụ na ụlọ ọrụ redio dị iche iche, gụnyere Munghana Lonene FM, Phalaphala FM, Nzhelele FM, Makhado FM, Sloot FM, na Capricon FM, ebe o kwuru banyere egwu ya, ndụ ya na ihe isi ike ya.[29] Ọ pụtakwara na The Morning Show na ETV . Makhadzi bụ otu n'ime ndị na-eme ihe nkiri na 2020 DSTV Mzansi Viewers Choice Awards . E toro arụmọrụ ya dị ka otu n'ime arụmọrụ kachasị mma n'abalị ahụ na soshal midia.[30]
Ihe nrite na nhọpụta
dezieAfọ | Ihe nrite | Category | Nsonaazụ | Ref. |
---|---|---|---|---|
2017 | LMAC | Best Tshivenda hit | Merie | [31][32][2][33] |
2018 | Ihe nrite TSHIMA | Best Tshivenda Dance Artist/Album of the Year | Ahọpụtara | [34][35] |
Nwanyị na-ese ihe nke afọ | Ahọpụtara | |||
Abụ Tshivenda nke Afọ | Ahọpụtara | |||
Best Tshivenda Artist of the Year | Ahọpụtara | |||
2021 | Mzansi Kwaito & House Music Awards | Vidio egwu kacha mma | Ahọpụtara | [36] |
2021 | AFRIMA | Best Artist, Duo ma ọ bụ Group | Merie | [37] |
2022 | Nickelodeon Kids' Choice Awards | Star Africa kachasị amasị | Merie | [38] |
2022 | Mzansi Viewers Choice Awards | Onye Mmasị | Pending | [39] |
Onye egwu kachasị amasị / Group | Pending | |||
Abụ kachasị amasị | Pending |
Edensibia
dezie- ↑ Kokovha – Makhadzi | Top Charts. Top Charts.
- ↑ 2.0 2.1 Songbird Makhadzi promises fireworks at Royal Heritage Festival in Venda. SowetanLIVE.
- ↑ Leng (7 October 2019). Viral #MatorokisiChallenge sends SA into a frenzy with dance videos. Briefly.
- ↑ Makhadzi Biography, Songs, Albums, Awards, Education, Net Worth, Age & Relationships » (en-US). Ubetoo (4 February 2020). Retrieved on 5 February 2021.
- ↑ Nkosi. Makhadzi biography, age, profile, awards & background | The Nation (en-US). Archived from the original on 27 January 2021. Retrieved on 5 February 2021.
- ↑ Mueni (9 January 2020). Makhadzi alleges not being paid by her manager: full story (en). Briefly. Retrieved on 5 February 2021.
- ↑ Kekana (1 September 2020). Makhadzi on her hectic past, being exploited and singing at taxi ranks. Times LIVE.
- ↑ Zoutnet | News | Makhadzi shines at Tshimas. www.zoutnet.co.za.
- ↑ Queen of Limpopo dance dance music Makhadzi has come a long way.... Sowetan LIVE (26 June 2020).
- ↑ Mbhele (16 October 2020). #Makhadzi is trending for her album 'Kokovha', here's why | The Citizen. The Citizen.
- ↑ Israel (15 October 2020). Makhadzi Drops "Kokovha" Album. Ubetoo.
- ↑ Jabulani (4 August 2021). Makhadzi's 'Kokovha' Is The Most Streamed Mzansi Female Album On Apple Music » Ubetoo. Ubetoo.
- ↑ Ramela. "It’s a sweet September for Makhadzi as album gets gold status", Eye Witness News, 30 September 2021. (in en)
- ↑ Makhadzi collaborates with Mlindo The Vocalist on Mjolo. Just Nje (8 April 2021). Archived from the original on 9 July 2021. Retrieved on 12 June 2022.
- ↑ Lwandle (5 April 2021). Ooh Lala: Makhadzi Drops 'Mjolo' with Mlindo the Vocalist. Briefly.
- ↑ iTunes South Africa Top 100 Songs. Popvortex.
- ↑ Mike (8 July 2021). Makhadzi ft Prince Benza Ghanama. ZAPlaylist. Archived from the original on 25 July 2021. Retrieved on 8 July 2021.
- ↑ Gaanakgomo (2021-12-13). Double win for Makhadzi as 'Ghanama' goes platinum & 'Kokovah' sneaker is finally launched. TimesLIVE. Retrieved on 2022-05-13.
- ↑ Makhadzi Reveals Release Date Of Her Upcoming Album. South Africa Magazine (16 August 2021). Archived from the original on 7 March 2022. Retrieved on 12 June 2022.
- ↑ de Wee (27 August 2021). Girl power! Makhadzi and Lady Du release 'Tchukutsha' [listen]. The South African.
- ↑ Kabza De Small and Makhadzi tease collaboration with Salungano and Connections – JustNje. JustNje (10 August 2021). Archived from the original on 3 September 2021. Retrieved on 12 June 2022.
- ↑ Makhadzi drops much-awaited album 'African Queen' (3 September 2021).
- ↑ Mbhele (3 September 2021). New music Friday: Makhadzi is indeed an 'African Queen' | The Citizen. The Citizen.
- ↑ Hansen. All Africa Music Awards 2021: All the nominees | Music In Africa. Music In Africa. Retrieved on 23 September 2021.
- ↑ Mathobela (2022-06-07). Makhadzi’s EP reaches gold status! | Dailysun. Dailysun. Retrieved on 2022-06-07.
- ↑ Zulu (2021-12-10). Mkhadzi launches her new sneaker Kokovha. SundayWorld. Retrieved on 2022-05-15.
- ↑ Mphande (2022-03-03). Makhadzi reveals her next business venture to launch a body lotion. TimesLIVE. Retrieved on 2022-05-13.
- ↑ Makhadzi grabs most nominations for Tshima awards. SowetanLIVE.
- ↑ Zoutnet | Entertainment | Tshima 2019 – All the nominees. www.zoutnet.co.za.
- ↑ Makhadzi's performance at #DSTVMVCA 'best for the night'. ebnewsdaily.co.za (1 March 2020). Archived from the original on 23 September 2021. Retrieved on 2 June 2020.
- ↑ Queen of Afropop's Zwigevhenga is a masterpiece. Zoutnet.
- ↑ Makhadzi wows music lovers in France. Zoutnet.
- ↑ Makhadzi wins yet another award. Zoutnet. Retrieved on 18 November 2017.
- ↑ Wedding singer Makhadzi bags four TSHIMAs. Zoutnet.
- ↑ Royal gospel and heritage festival launched. Zoutnet.
- ↑ Shumba (18 June 2021). Mzansi Kwaito and House Music Awards 2021: All the nominees. Music In Africa.
- ↑ Nteyi (2021-11-22). Makhadzi Wins Big Award!. Daily SUN. Retrieved on 2021-11-25.
- ↑ Shumba (2022-03-23). African artists nominated for Nickelodeon Kids’ Choice Awards | Music In Africa. Music In Africa. Retrieved on 2022-03-25.
- ↑ Ferreira. "DStv Mzansi Viewers' Choice Awards: The 2022 nominees", Channel, 2022-04-13. Retrieved on 2022-04-14.