Majida Khattari

Onye omenka French nke Moroccan

Majida Khattari (amụrụ n'afọ 1966) [1] onye France n'ese ihe n'oge a. Ọrụ ya n'ekwukarị maka ejiji na ahụ ụmụ nwanyị na Islam nke oge a.[1][2] A maara ya maka ihe ngosi ejiji ya, nke jikọtara ihe ngosi ejizi ọdịda anyanwụ na uwe na omenala ndị Alakụba.[3]

Egwuregwu Majida Khattari, FIAC 2015 Paris

Akụkọ ndụ dezie

A mụrụ Majida Khattari na afọ 1966 na Erfoud, ObodoMorocco . [1][4] Ọ gara skul of Fine Arts nke mba Casablanca (1988 diploma), ma site n'afọ1988 ọ kwagara Paris ịga Beaux-Arts de Paris (English: National School of Fine arts of Paris; afọ 1995 national higher diploma in plastic arts). [1] [5]

N'oge n'adịghị anya mgbe ọ bịarutere na mba Paris, na ọnwa Septemba n'afọ 1989 esemokwu nke okpu ndị Alakụba na mba France n'eme, mgbe a kwụsịtụrụ ụmụ akwụkwọ nwanyị atọ maka ịjụ iwepụ okpu ha na klas na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Creil, ghọrọ akụkọ mba ụwa.[5][6] Arụmụka a emeela ka ọrụ nka ya bụrụ ihe mkpali.[1][5]

A na-emepụta nka Khattari n'ọtụtụ mgbasa ozi dị iche iche, gụnyere foto, nka arụmọrụ, ihe ọkpụkpụ, nka vidiyo, nka ntinye, yana ndị ọzọ.[7] E gosipụtara ọrụ ya na mba ụwa gụnyere na mba Quebec, Canada; Montreal, Canada (2015);[8] London, England; Paris, France; na New York City, New York, United States.[1]

  1. 1.0 1.1 1.2 Renard (2013). Majida Khattari (en-US). Archives of Women Artists, Research and Exhibitions (AWARE). Dictionnaire universel des créatrices. Archived from the original on 21 March 2023. Retrieved on 16 April 2021.Renard, Johanna (2013). "Majida Khattari". Archives of Women Artists, Research and Exhibitions (AWARE). Translated from French by Lucy Pons. Dictionnaire universel des créatrices. Archived from the original on 21 March 2023. Retrieved 16 April 2021.
  2. Segretain (12 April 2010). Franco-Moroccan visual artist Majida Khattari unveils her burqas (en). France 24. Archived from the original on 18 April 2021. Retrieved on 16 April 2021.
  3. Khattari Majida (en). Iniva. Stuart Hall Library. Archived from the original on 15 August 2022. Retrieved on 16 April 2021.
  4. Benoit (2004). Majida Khattari - Biography. New Media Encyclopedia. Archived from the original on 16 April 2021. Retrieved on 16 April 2021.
  5. 5.0 5.1 5.2 Majida Khattari - Bio (fr). Elle France. Archived from the original on 18 April 2021. Retrieved on 16 April 2021. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  6. Tempst (7 November 1989). Muslim Schoolgirl Scarves Banned; France in a Furor (en-US). Los Angeles Times. Archived from the original on 13 January 2023. Retrieved on 16 April 2021.
  7. Majida Khattari (en-US). Art And About Africa. Archived from the original on 2023-01-13. Retrieved on 2021-04-16.
  8. Shea (20 February 2015). What's On This Week Around the World (en-US). The New York Times. Archived from the original on 13 January 2023. Retrieved on 16 April 2021.