Àtụ:Infobox sportsperson

Mairo Jinadu (amụrụ na 28 Disemba 1948) bụ onye Naijirịa na-agba ọsọ. O sonyere na asọmpi 4 × 100 mita nke ụmụ nwanyị na 1968 Summer Olympics.

Ihe odide dezie

Njikọ mpụga dezie

  • Mairo Jinadu at Olympedia