Mahama

Aha enyere/ aha ezinụlọ

Mahama bụ aha Africa nyere aha na aha nna. Ndị nwere aha a gụnyere:

Aha e nyere ya dezie

  • Mahama Awal, onye Cameroon na-agba bọọlụ
  • Mahama Ayariga, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana
  • Mahama Sawadogo, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Burkinabé
  • Mahama Johnson Traoré, onye nduzi ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri na Senegal