Mahadum nke Ȯra Adamawa
mahadum di na Naijiria
Adamawa State University, Mubi
Oge/afọ mmalite | 2002 |
---|---|
aha gọọmenti | Adamawa State University |
akara ala | Adamawa State University |
ederede moto | Education for Development |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Mubi |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 10°16′52″N 13°16′49″E |
Onye òtù nke | Association of African Universities |
Asụsụ ọ na-asụ | Bekee |
webụsaịtị | http://www.adsu.edu.ng |
Mahadum nke Ȯra Adamawa dị na obodo Mubi na Mpaghara Senatorialọ nke di n'Ugwu nke Adamawa Steeti, Naijiria. E guzobere ya na 2002 site na Iwu Mahadum steeti Adamawa ọnụọgụ 10 nke 2001.[1][2]". Ederede aha mahadum a bụ "Maka ịhụ na mmepe na mgbanwe steeti dị ngwa".[3]
Mahadum nke Ȯra Adamawa | |
---|---|
Motto | Education for Development |
Established | 2002 |
Type | Public University |
Chairman | Hon. Auwal Tukur |
Chancellor | HRH Alhaji Mohammed Seyoji Ahmed |
Vice-Chancellor | Kaletapwa G. Farauta |
Location | Mubi, Adamawa Steeti, Naijiria |
Website | http://www.adsu.edu.ng |
Ebensidee
dezie- ↑ Adamawa State University. www.4icu.org.
- ↑ Adamawa State University. www.cedol.org. Archived from the original on 1 June 2024. Retrieved on 8 October 2021.
- ↑ About Us – Adamawa State University (en-US). Archived from the original on 2021-10-25. Retrieved on 2021-10-08.