Maggie Laubser

Onye na-ese ihe na onye na-ebi akwụkwọ South Africa (1886-1973)

Maria Magdalena Laubser, nke ana akpọ Maggie Laubser (Ọmụmụ: 14 April 1886 – Ọnwụ: 17 May 1973)[1] bụ nwa ada nke si na obodo South Africa. Ona ese kwa ihe ma na asapụtakwa ihe nke osere na ihe nkonye. Ndi imerime mmadụ kwekọtara na Laubser na onye nke ana akpọ Irma Stern, bụ ndi webatara ihe osise nke bekee na akpọ Expressionism na South Africa.

Maggie Laubser
Self Portrait (1928), 475 x 340 mm
Múrú(1886-04-14) 14 Eprelụ 1886
Bloublommetjieskloof
Malmesbury district
Cape Province, South Africa
Nwürü17 Mee 1973(1973-05-17) (aged 87)
Altyd Lig, Strand
Western Cape, South Africa
OrüOnye na ese ihe

Ebensìbịa dezie

  1. Van Rooyen, Johann (1974). Maggie Laubser. Cape Town: Struik.