Templeeti:Redirect2

Templeeti:Edensibia onwe ya

Otu traktọ dị ndozi mekanikali ni Werneuchen, 1966
Fild ndozi nke aerkraft enjin (1915–1916)

Maentenans teknikali pụtara ị gụnyere fọnkshọnal cheks, savisin, ndozi mo nnọchiri nke devais ba uru, equipment, mashinari, infrastrọkchọ ụlọ, na ị soppot utiliti ni indọstrial, biznes, na residenshal instọlleshons.[1][2] Mgbe karịa, ihe a bia gụnyere okwu dị iche ni iche ne kọwaa various kost-effektiv praktis ị dobe equipment opereshonal ni ị rụrụ ọrụ e ji kere ya; enwere ike mere aktivitis ndị nke a tulu[3] mọ mgbe ọ mesịrị faeliọ.

Lèe kwa

dezie

Edensibia

dezie
  1. Defens Lọjistiks Ejensi.
  2. European Federeshon nke Nashonal Maentenans Sosaetis. Archived from the original on 26 September 2002. Retrieved on 29 March 2024. “Akshon niile nwere objektiv ị retaen mọ mere nnọchiri aitem ọbula ni mọ ga staet ni nke ọ ga nwere ike pafọm fọnkshon uru ọ ba. Ndị nke'a gụnyere njikota nke teknikal na kọrrespọndin administretiv, manejerial, na supavishon akshons.”
  3. Ken Staller. Nkọwa Preventiv & Prediktiv Maentenans. Archived from the original on 2020-02-13. Retrieved on 2024-03-29.