Madobi
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaSteeti Kano Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ11°46′38″N 8°17′18″E Dezie
Map

Madobi bụ ọchịchị ime obodo dị na Kano State, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Madobi.

Ọ nwere mpaghara narị abụọ na iri asaa na atọ km² ya na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị Puku narị irí atọ na isii, narị isii na iri abụo na atọ na ngụkọ nke afọ 2006.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asaa na iri na otù. [1]

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.