Madeleine Rolland
Madeleine Rolland (Oktoba 17, 1872 - Eprel 1, 1960) bụ onye ntụgharị asụsụ French ya na onye na-akwado udo. [1] O jikọtara ya na ngalaba French nke ama dika Women's International League for Peace and Freedom (WILPF).
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Madeleine Rolland na Clamecy, Ọktoba 17, afọ 1872. [2]
Ọ gafere ule nke Bekee na 1901, wee kụzie na Paris na Guild (nke ga-abụ ụlọ akwụkwọ Franco-British n'ọdịnihu). [2]
Site n' afọ 1919, ọ rụrụ ọrụ odeakwụkwọ yana onye ntụgharị maka nwanne ya nwoke, Romain Rolland. N'otu afọ ahụ, ọ sonyeere WILPF.
Rolland bụ onye ntụgharị, onye ama dika ọkachasị nke Tess nke d'Urbervilles nke Thomas Hardy, kamakwa À quatre voix nke Rabindranath Tagore.[1]
N'inwe mmasị gbasara India yana ịmara asụsụ Bekee, ọ bụ Madeleine mere ka nwanne ya nwoke, Romain, nwee ike ịbịakwute Rabindranath Tagore na Mahatma Gandhi.[2] Na mgbakwunye, ya na Madeleine Slade nwere akwụkwọ ozi bara ọgaranya.[2]
Ọ noro Ọrụ na Dijon, ya na Yvonne Paquet. N' ebe Liberation, ụmụ nwanyị abụọ ahụ duziri otu ngalaba nke Union des femmes françaises (nke a kpọrọ, Femmes solidaires).
Madeleine Rolland nwụrụ na Créteil, Eprel 1, afọ 1960. [2]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ndị na-eme udo
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 Madeleine ROLLAND (fr). www.dictionnaire-creatrices.com. Le Dictionnaire universel des créatrices. Retrieved on 16 January 2023. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "2:frwp" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 2.4 Prévost (12 March 2021). ROLLAND Madeleine (fr). ROLLAND Rosine, Marie, Madeleine. Maitron/Editions de l'Atelier. Retrieved on 16 January 2023. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "1:frwp" defined multiple times with different content
Akwụkwọ akụkọ
dezie- Dadoun (2012). "La Fabrique des grands hommes" (in fr). Segni e Comprensione: 47–61.
- Lacoste (2013). "Romain Rolland" (in fr). Journal de Vézelay: 1938-1944.
- Vieillard (2012). "Madeleine Rolland et Yvonne Paquet" (in fr). Cahiers de Brèves 15: 18–19.