Luvuyo Tafeni
Luvuyo Tafeni
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Noluvuyo Tafeni, nke a maara dị ka Luvuyo Ta feni, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa. Onye otu Economic Freedom Fighters, ọ bụ onye otu National Assembly kemgbe ọnwa Ọktoba 2019.
Tafeni bụ onye otu Economic Freedom Fighters. N'abalị iri abụọ na ise n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2019, a ṅụrụ Tafeni iyi dị ka onye otu National Assembly.[1] Ọ nọchiri Mmabatho Mokause, onye gbara arụkwaghịm.[2]
N'abalị isii n'ọnwa Mee afọ 2020, ọ ghọrọ onye nnọchi anya Kọmitii na-ahụ maka ikpe ziri ezi na ọrụ mgbazi. Ọ rụrụ ọrụ na kọmitii ahụ ruo ụbọchị 4 Septemba 2020.[3]
Ebenside
dezie- ↑ "Gardee denies axed EFF member was unfairly dismissed", The Citizen, 7 November 2019. Retrieved on 15 September 2020.
- ↑ As on 15 June 2020 LIST OF MEMBERS (alphabetical) 6th Parliament. Parliamentary Monitoring Group. Retrieved on 15 September 2020.
- ↑ Noluvuyo Tafeni. People's Assembly. Retrieved on 15 September 2020.