Lucky Irabor
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Leo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Ọktoba 1965 |
Ebe ọmụmụ | Agbor |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Ọkwá o ji | Chief of the Defence Staff |
Lucky Eluonye Onyenuchea Irabor (amuru n'abali ise n'ọnwa Oktoba, afo 1965) [1] bu onye Ọchiagha ndi agha nke obodo Naijiria [2] na onye isi ndi nchekwa nke ndi ọrụ nchekwa Naijiria n’oge a. Muhammadu Buhari họpụtara ya n'abali iri abụọ n'isii nke ọnwa Jenụwarị, afo 2021. [3] [4] [5]
Lucky Irabor | |
---|---|
Chief of Defence Staff | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep January 26, 2021 | |
President | Muhammadu Buhari |
Preceded by | Abayomi Olonisakin |
Commander of TRADOC | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | A. Tarfa |
Succeeded by | Mobolaji Koleoso |
Commander of the Multinational Joint Task Force | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | Lamidi Adeosun |
Succeeded by | Chikezie Ude |
Commander of Operation Lafiya Dole | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | Hassan Umaru |
Succeeded by | Ibrahim Attahiru |
Personal details | |
Born | Agbor, Delta State, Nigeria | 5 Ọktoba 1965
Military service | |
Allegiance | Nigeria |
Branch/service | Nigerian Army |
Years of service | 1983 - present |
Rank | General |
Ndabere
dezieA mụrụ Irabor n'abali ise nke ọnwa Oktoba afo 1965 na Aliokpu Agbor, Ika South Local Government Area nke Delta Steeti, Naijiria . O nwetara nnabata na Nigerian Defence Academy (NDA) Kaduna dị ka onye otu nke 34 Regular Course n'afo 1983 e duru ya n'iyi ọrụ dika Onye Lieutenant nke abụọ n'abali iri abụọ na-asatọ n'ọnwa June afo 1986 na Signals Corps nke ndị agha Naijiria .
Irabor gara ọzụzụ ndị agha na nke ndị obodo na ala naijiria ma ná mba ndị ọzọ. Ọ gara Ụlọ akwụkwọ Ọchịagha na ndị ọrụ agha, Jaji (AFCSC) maka ọmụmụ ihe ndị Ọrụagha Junior Staff ya na afo 1995 na Ghana Armed Forces Staff College, Teshi, Accra, Ghana maka Agụmakwụkwọ Ndị Ọrụagha Senior Staff n'afo 2000/2001 na ndị ọzọ. Ya onwe ya gakwara National Defence College di na Bangladesh n'afo 2010 ma gaakwa Harvard Kennedy Schools of Government and Executive Education, USA n'afo 2012 na 2017 n'otu n'otu. Irabor nwetara nzere bachelọ na nka na mahadum Obafemi Awolowo ma nwee nzere abụọ masters si na mahadum Ghana na Mahadum Bangladesh nke ndi okachamara nke di na Dhaka. [6]
Ntughari
dezie- ↑ Profile of the New Chief of Defence Staff, General Lucky Irabor. PR Nigeria. Retrieved on 27 January 2021.
- ↑ Breaking: Buhari decorates new Service Chiefs (en-US). Vanguard News (2021-03-05). Retrieved on 2021-03-05.
- ↑ BREAKING: Meet new Service Chiefs | The Nation Nigeria (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2021-01-26). Retrieved on 2021-01-26.
- ↑ Buhari appoints new service chiefs (en). Daily Trust. Retrieved on 2021-01-26.
- ↑ UPDATED: President Buhari Replaces Service Chiefs | Channels Television. www.channelstv.com. Retrieved on 2021-01-26.
- ↑ Arise TV. "Nigeria: Meet Nigeria's New Service Chiefs", Arise TV (Abuja), 2021-01-27. Retrieved on 2021-01-27.