Louisa Dundas
Onye edemede nke Britain
Louisa Dundas
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | United Kingdom of Great Britain and Ireland |
aha enyere | Louisa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Jenụwarị 1806 |
Ebe ọmụmụ | Winchester |
Ụbọchị ọnwụ ya | 6 Septemba 1895 |
Ebe ọ nwụrụ | Stamford |
Ńnà | Sir William Boothby, 8th Baronet |
Ńné | Fanny Jenkinson |
Dị/nwunye | Charles Dundas |
ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo |
Louisa Maria Boothby Dundas (19 Jenụarị 1806 – 6 Septemba 1895) bụ onye odee Britain nke bipụtara n'aha Hon. Oriakụ Dundas.
A mụrụ Louisa Boothby na 19 Jenụwarị 1806 na Winchester, ada Sir William Boothby, 8th Baronet na Fanny Jenkinson. Na 1833, ọ lụrụ Rev. Charles Dundas, nwa Robert Dundas, 2nd Viscount Melville.[1][2][3]
Louisa Dundas bipụtara akwụkwọ abụọ maka ụmụaka: The little cap: Or, The lost heir of Sternfelden (1871) na Wrecked, Not Lost: or, The Pilot and his Companions (1872). [4]
Dundas nwụrụ na 6 Septemba 1895 na Stamford . [1]
Ụmụaka
dezie- Fanny Emma Dundas Reeve (nwụrụ na 8 Julaị 1892) [2]
- Edith Anne Dundas Reeve (ihe dị ka 1835-12 Ọgọst 1902) [2]
- Henry Dundas, 5th Viscount Melville (8 Machị 1835-3 Nọvemba 1904) [2]
- Gertrude Susan Dundas (b. c. 1838) [2][3]
- Charles Saunders Melville Dundas, 6th Viscount Melville (27 Jun 1843-21 Sep 1926), [2][3]
- Alice Caroline Dundas Jebb (20 Mee 1847-9 Apr 1924) [2][3]
- William Walter Dundas (20 Mee 1847-3 Febụwarị 1910), Lieutenant 5th Dragoon Guards[2]
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 Hull Daily Mail (13 September 1895). Retrieved on 2023-08-02. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 2.4 2.5 2.6 2.7 Mosley, Charles, editor. Burke's Peerage, Baronetage & Knightage, 107th edition, 3 volumes. Wilmington, Delaware, U.S.A.: Burke's Peerage (Genealogical Books) Ltd, 2003. volume 2, page 2663
- ↑ 3.0 3.1 3.2 3.3 Fox-Davies (1895). Armorial families : a complete peerage, baronetage, and knightage, and a directory of some gentlemen of coat-armour, and being the first attempt to show which arms in use at the moment are borne by legal authority, Cornell University Library, Edinburgh : T.C. & E.C. Jack, Grang Publishing Works. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":2" defined multiple times with different content - ↑ Allibone (1858). A critical dictionary of English literature, and British and American authors, living and deceased, from the earliest accounts to the middle of the nineteenth century. Containing thirty thousand biographies and literary notices, with forty indexes of subjects, University of Michigan, Philadelphia, J. B. Lippincott & co. [etc.].