Louisa Baïleche
Louisa Baïleche
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | France |
aha n'asụsụ obodo | Louisa Baïleche |
aha enyere | Louisa |
aha ezinụlọ ya | Baileche |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Jenụwarị 1977 |
Ebe ọmụmụ | Ivry-sur-Seine |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ |
so na | Eurovision Song Contest 2003 |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | Jennifer Hudson |
Louisa Baïleche bụ onye na-agụ egwú, onye na-agba egwu na onye na-eme ihe nkiri n'ụdị nka dị iche iche. A mụrụ ya nso Paris nye nne Ịtali na nna Kabyle nke Algeria.
Louisa Baïleche emela na ogbo Comédie-Française yana Folies Bergère, na ụdị egwu Nine nke French. Ọ nọchiri anya France na Eurovision Song Contest 2003 jiri egwu akpọrọ "Monts et merveilles".