Louis Moilliet
Louis Moilliet
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Switzerland |
aha enyere | Louis |
aha ezinụlọ ya | Moilliet |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Ọktoba 1880 |
Ebe ọmụmụ | Bern |
Ụbọchị ọnwụ ya | 24 Ọgọọst 1962 |
Ebe ọ nwụrụ | Vevey |
nwa | Peter Moilliet |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, omenkà, osee foto |
ebe agụmakwụkwọ | State Academy of Fine Arts Stuttgart |
Ije | Expressionism |
webụsaịtị | http://www.louismoilliet.ch/ |
onye nnọchite anya nwebiisinka | ikike mmeputakwa nke CISAC-otu nọchiri anya ya |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
omenkà faịlụ na | Frick Art Research Library |
Louis Moilliet (Ọktoba 6, 1880 - Ọgọst 24, 1962) bụ onye na-ese ihe si Switzerland bụ onye a ma ama dị ka onye na-ise ihe na onye na-emepụta ugegbe.[1] Ya na ndị na-ese ihe ibe ya bụ Paul Klee na August Macke bụ ndị enyi ogologo oge, na-etinye oge na-ese onyinyo ma soro ha na-eme njem na Tunisia 1914 ma na-ewebata Klee n'ime otu Der Blaue Reiter (The Blue Rider) na mbido 1911. Ụdị ihe osise ya nwere njikọ chiri anya na nke Orphism movement. Otu n'ime ọrụ ya kachasị ewu ewu bụ "In The Circus".
Edensibia
dezie- ↑ Chilvers, Ian, text from The Oxford Dictionary of Art (2004) on encyclopedia.com website "Moilliet, Louis", Retrieved 19 February 2009.