Lottie Cunningham Wren

Lottie Cunningham Wren (amụrụ n' afọ 1959) bụ onye ọka iwu Miskito Nicaraguan, onye n' ahụ maka gburugburu ebe obibi, n' onye na-agbachitere ikike ụmụ amaala si Nicaragua.[1]

Lottie Cunningham Wren
Lottie Cunningham Wren in 2021
Born (1959-09-29) 29 Sepụtemba 1959 (age 64)
Bilwaskarma, Nicaragua[1]
Lottie Cunningham Wren
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNicaragua Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Septemba 1959 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu, environmentalist Dezie
ebe agụmakwụkwọCentral American University, Managua Dezie
Ihe nriteRight Livelihood Award Dezie

A mụrụ Cunningham na ọnwa Septemba 29, 1959, n' obodo nta Bilwaskarma, nke dị na Rio Coco, Nicaragua.[1]

Cunningham guzobere Center for Justice and Human Rights of the Atlantic Coast nke Nicaragua.[2] Ọ natara 2020 Right Livelihood Award, nke a makwaara dị ka "Alternative Nobel Prize," maka ọrụ ya na-agbachitere ikike nke ụmụ amaala n' ụmụ Afrịka n' ala ha.[3]

Ihe odide dezie

  1. 1.0 1.1 1.2 Lottie Cunningham Wren. Right Livelihood. Retrieved on 8 July 2021.
  2. Diez (December 3, 2020). Nicaragua's Indigenous People face a humanitarian crisis (en). Fair Planet. Retrieved on 2021-01-10.
  3. Lottie Cunningham Wren (Nicaragua) (en-GB). The Right Livelihood Foundation. Archived from the original on 2021-01-24. Retrieved on 2021-01-10.