Lota Chukwue
Lota Chukwu
Lota Chukwu na 2018
Mụrụ Ugwu Lotachukwu Jacinta Obianuju Amelia
Nọvemba 29, 1989 (afọ 30)
Nsụka, Enugwu Steeti, Naịjirịa
Ebe Ọ gụrụ akwụkwọ
University of Benin
Akaọrụ Ọmee ihe onyonyo
Afọ ọ nọ ọrụ 2014–ugbua
Ugwu Lotachukwu Jacinta Obianuju Amelia bụ onye Naịjirịa na-eme ihe onyonyo amaala dịka Lota Chukwu . A maala ya mgbe ọ gbasịrị n'usoro TV Na-ewu ewu nke Naịjirịa, Jenifa's Diary n'akụkụ Funke Akindele, Juliana Olayode, Falz ebe ọ mere dịka "Kiki", [1] enyi nke onye ndu, Jenifa . Ọ bụkwa onye "yoga" na-anụ ọkụ n'obi. [2]
Ndụ mbido
dezieA mụrụ Lota na Nsụkua, Enugwu Steeti, Naịjirịa mana ọ nwere nzụlite nwata ya na Benin City . Lota bụ onye ikpeazụ n’ime ụmụ anọ nne na nna ya mụrụ. Ọ gụrụ akwụkwọ na "Agricultural Economics na Extension Service" na Mahadum nke Benin ma mesịa mee ihe na "Royal Arts Academy" na Legọọsụ, Naịjirịa.
Ọrụ
dezieTupu ime ihe onyonyo, Lota bụ onye nlere anya ma sonye na 2011 nke "Most Beautiful Girl na Nigeria" na- anọchite ndị Yobe Steeti. Ọ malitere ime ihe onyonyo ya na 2011 mana ọ ghọrọ onye a ma ama mgbe ọ pụtara na Jenifa's Diary ma mee dịka Kiki. meela ihe nkiri ndị ọzọ dịka The Royal Hibiscus Hotel, Falling, Fine Girl, Arbitration, Dognapped.
E gosipụtara Lota dị ka onye ndu ihe onyonyo na Reminisce 's Ponmile [3] "video as we as Aramide" ''Why So Serious"[4] .
Lota Takes
dezieN'afọ 2017, O kwupụtara mmepe ngosipụta nri ya nke ọ kpọrọ "Lota Takes", ihe nkiri a bụ I si nri na etu esi ebi ndụ nke gosipụtara Lota dịka onye ihe ụwa na I si nri na-atọ ụtọ nke ukwuu.[5] Ihe nkiri a egosipụtago ndị Naịjiria amaala aha ndị dịka Adekunle Gold,[6] Tosin Ajibade, Aramide (musician)[7] MC Galaxy [8]
Ihe nkiri
dezieAfọ | Aha | Ọrụ | Onyeisi |
---|---|---|---|
2020 | When Life Happens | Betty | Okey Ifeanyi |
Deadly Instincts | Ebute ụzọ | Yemi Morafa | |
The perfect Plan | Osote mbuzo | Uzodinma Okpechi | |
Wind Chasers | Na-akwado Nkedo | Uzodinma Okpechi | |
Spotlight | Ebute ụzọ | Sunkanmi Adebayo | |
Falling | Co-kpakpando | Niyi Akinmolayan | |
Dognapped | Co-kpakpando | Kayode Kasum | |
Fine Girl | Ebute ụzọ | Uduak Isong Oguamanam | |
The Arbitratione | Co-kpakpando | Niyi Akinmolayan | |
2015-2018 | Jenifa's Diary | Co-kpakpando | Funke Akindele |
Onyinye na nhoputa
dezieAfọ | Mmemme | Nrite | Nsonaazụ |
---|---|---|---|
2016 | Scream All Youths Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara[9] | |
2017 | City People Actress of the year | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara.[10] |
- ↑ Lota Chukwu.
- ↑ ‘I Followed My Friends To Jenifa's Diary Audition To Cheer Them Up’ – Lota Chukwu ‘Kiki’ Of Jenifa's Diary.
- ↑ VIDEO: Reminisce – Ponmile. NotJustOk.
- ↑ VIDEO: Aramide – Why So Serious. TooXclusive. Archived from the original on 2018-09-13. Retrieved on 2020-11-16.
- ↑ Lota Chukwu launches New Show 'Lota Takes'. BellaNaija.
- ↑ Lota Takes: Adekunle Gold’s Kitchen. 360nobs.
- ↑ Lota Takes: Lota Chukwu Pays A Visit To Aramide. naijaonpoint. Archived from the original on 2018-06-25. Retrieved on 2020-11-16.
- ↑ LOTA TAKES MC GALAXY'S KITCHEN, ANNOUNCES NEW SHOW. YNaija.
- ↑ D’banj, Linda Ikeji, Don Jazzy grab Scream All Youth Awards 2016 nomination. TheNet.
- ↑ List of Winners at the 2017 City People Movie Awards. Concise News.