Lola Margaret
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Lola Margaret |
Aha ọmụmụ | Lola Margaret |
aha enyere | Lola |
aha ezinụlọ ya | Margaret |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Maachị 1984 |
Ebe ọmụmụ | Ilesa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Lola Margaret Audio (onye amụrụ Lola Margaret Oladipupo bụNigerian actress, film producer na director. Aka ọrụ ya pụtara ihe mgbe ọ kpara agwa n'ihe nkiri a kpọrọ Bisola Alanu ebe ọ bụ onye isi agwa. [1]
Mmalite ndu na agụ akwụkwọ
dezieA mụrụ Lola na Ilesa, obodo dị na Osun State na Nigeria ebe ọ nọ gụcha Sekọndiri. Ọ nwere akara ugo mmụta bachelor nke Arts na History na mmekọrịta mba na mba mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Lagos State University .
Ọrụ
dezieỌrụ Lola Margaret dịka onye mmeputa ihe nkiri malitere mgbe ọ zutere [2], , bụ onye na-eme egwuregwu ntọọchi ọ bụ ya kpọbatara ya n'otu ndị na-eme egwuregwu na Nigeria, [3] Ọrụ ya pụtara ìhè mgbe ọ kpara agwa dika onye isi agwa n' ihe nkiri Bisola Alanu . Lola esonyekwara na fim dị iche iche, gụnyere Eyin Akuko na Omo Oloro, ihe nkiri nke ọ kwador ebe mmadụ dika Fathia Balogun na Mercy Aigbe.so kpaa agwa na ya . [4] Kemgbe ahụ, ọ pụtara na ihe karịrị otu narị fim.
Nhọrọ filmography
dezieHụ kwa
dezieEbe nsinweta
dezie- ↑ Ben-Nwankwo, Nonye. "The last thing I’d do is marry a politician – Lola Margaret", The Punch, 28 January 2012. Retrieved on August 24, 2015.
- ↑ "https://en.wikipedia.org/wiki/Bolaji_Amusan" rel="mw:ExtLink" title="Bolaji Amusan" class="cx-link" data-linkid="48">Bolaji Amusan
- ↑ "I can't marry an actor —Lola Margaret", The Nation, 5 February 2012. Retrieved on 24 August 2015.
- ↑ "Yoruba Actress, Lola Margaret Premieres ‘Omo", 10 February 2012. Retrieved on 24 August 2015.
- ↑ "Eyin akuko (2008)" at IMDb.
- ↑ "OMO OLORO...", YouTube.
- ↑ "The Power of Love (Agbara Ife) – Laide Bakare, Bigvai Jokotoye Storm Lola Margaret Movie Premiere", Slickson Post, 8 May 2016.