Lloyd Burruss
Lloyd Burruss
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Lloyd |
aha ezinụlọ ya | Burruss |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Ọktoba 1957 |
Ebe ọmụmụ | Charlottesville |
ọrụ ọ na-arụ | American football player |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | safety |
ebe agụmakwụkwọ | University of Maryland, Charlottesville High School |
onye nsonye òtù egwuregwu | Kansas City Chiefs |
ụdị egwuregwu | American football |
Lloyd Earl Burruss Jr. (amụrụ n'abalị iri atọ na otu n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1957) bụ onye bụbu onye nchekwa bọọlụ Amerịka nke gbara bọọlụ maka otu ndị Kansas City Chiefs site n'afọ 1981 ruo na afọ 1991 na National Football League (NFL). Ọ bụ naanị Chief bụ onye mmeri Mack Lee Hill Award (1981), MVP nke otu ahụ (1985) na onye otu Chiefs Hall of Fame (1999).
N'ime 22 interceptions ya, anọ n'ime ha gara maka touchdowns. O nwetakwara touchdown site na fumble recovery. N'ime afọ ndị 1980, Burruss na-eme nkezi ịrị isii na atọ tackles kwa oge
Njikọ mpụga
dezieTempleeti:Chiefs1981DraftPicksTempleeti:Kansas City Chiefs Hall of Fame