Lloyd A. Thompson
Lloyd A. Thompson
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Lloyd |
aha ezinụlọ ya | Thompson |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Jụn 1932 |
Ụbọchị ọnwụ ya | 28 Ọgọọst 1997 |
ọrụ ọ na-arụ | academic |
onye were ọrụ | University of Ibadan |
ebe agụmakwụkwọ | St John's College |
Ihe nrite | American Book Awards |
Lloyd Arthur Thompson (24 June 1932 Barbados - 28 August 1997) bụ Onye Naijiria na-ede akwụkwọ, na ọkà mmụta.
Ndụ
dezieỌ gụsịrị akwụkwọ na St John's College, Cambridge, na MA.Ọ kụziri na Mahadum nke Ibadan Nigeria, ruo afọ iri anọ.
[1] lụrụ Alma Rosalind Platten na 1 Septemba 1956; ha nwere nwa nwanyị na ụmụ nwoke abụọ.
Onyinye
dezie- 1990 American Book AwardIhe nrite akwụkwọ America
Ọrụ
dezie- (1989) Romans and blacks. Taylor & Francis. ISBN 978-0-415-03185-1.
Ihe odide
dezie- ↑ "Professor Lloyd Thompson", The Times, 29 August 1997.