Lizzy Nkosi
Lizzy Nkosi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Lizzy |
ọrụ ọ na-arụ | civil servant, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Minister of Health of Eswatini |
Lizzy Nkosi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Swazi na Minista Ahụike nke Eswatini ugbu a. N'ọnwa Nọvemba afọ 2018, Eze Mswati nke Atọ kwupụtara nguzobe nke ụlọ ọrụ ọhụrụ ya ma họpụta Nkosi dị ka Minista ahụike. Ọ malitere ọrụ na 6 Nọvemba wee nọchie Sibongile Ndlela-Simelane. Nkosi na-ejekwa ozi dị ka onye omeiwu.[1][2][3]
Ebensidee
dezie- ↑ Nkonyane. "CABINET OF CEOS", new.observer.org.sz, 6 November 2018. Retrieved on 11 July 2020.
- ↑ Ike Dibie. "eSwantini appoints King Mswati's daughter as ICT Minister", www.africanews.com, 4 November 2018. Retrieved on 11 July 2020.
- ↑ "XI Swazi cabinet announced", www.diplomatmagazine.nl, 9 November 2018. Retrieved on 11 July 2020.
Njikọ mpụga
dezieTempleeti:S-start Templeeti:S-off Templeeti:S-bef Templeeti:S-ttl Templeeti:S-inc Templeeti:S-end