Lisa Castel
Onye edemede Angolan
Lisa Castel
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Lisa |
aha ezinụlọ ya | Castel |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1955 |
Ebe ọmụmụ | Quela |
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, odee uri, odee akwụkwọ |
Lisa Castel (amụrụ na 22 Disemba afọ 1955 na Quela, Malanje Province), bụ onye edemede na onye nte akụkọ obodo Angola.
Dị ka Luís Kandjimbo si kwuo, Castel so n'otu ìgwè ndị edemede nwanyị nke oge a na obodo Angola dị ka Ana Paula Tavares, Amélia da Lomba na Ana de Santana, ndị ọ na-ezo aka na ha dị ka "Ọgbọ nke Ihe A Na-ejighị n'aka" ("Geração das Incertezas"), ndị na-egosipụtakarị mwute na ọrụ ha, na-ekwupụta mmechuihu na ọnọdụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mmekọrịta mmadụ na ibe ya na mba ahụ.[1]
Castel arụwo ọrụ maka 'Jornal de Angola' na magazin Archote. Ọ bụ onye dere akwụkwọ edemede Mukanda, nke e bipụtara n'afo 1988. [2]
Ọrụ
dezie- Akwụkwọ, Luanda, Angola: Union of Angolan Writers, 1988.
Ebensidee
dezie- ↑ Amélia Dalomba (Portuguese). Infopedia.pt. Retrieved on 5 October 2014.
- ↑ Lisa Castel (Portuguese). Infopedia.pt. Retrieved on 5 October 2014.