Linda Osifo
Onye Naijiria na-eme ihe nkiri
Linda Osifo
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Linda |
aha ezinụlọ ya | Osifo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Julaị 1991 |
Ebe ọmụmụ | Benin City |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, oko akuko ihe onyonyo, philanthropist |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | York University |
ogo mmụta | Bachelor of Arts |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2013 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | ELOY Awards, African Entertainment Awards USA |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Linda Osifo (amụrụ ya na Ụbọchị iri abụọ na asaá na ọnwa asaa Julaị n'afọ1991) ọ bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-eme telivishọn.[1][2][3][4][5] Ọ bụ onye nke abụọ na Miss Nigeria Entertainment Canada 2011 na onye nke abụọ n'asọmpi ịma mma Miss AfriCanada n'afọ 2011. N'afọ 2015, a họpụtara Linda maka onyinye ELOY maka ọrụ ya na usoro ihe nkiri TV: Desperate Housewives Africa nke Ebonylife TV An adaptation nke ABC Studio franchise.[6]
- ↑ BN Style Focus: Linda Osifo's 9 Most Stylish Moments wearing Nigerian Designs on #GntJackpot Show - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com (30 September 2017). Retrieved on 25 April 2018.
- ↑ "7 Things You Probably Didn't Know About Actress, Linda Osifo", Nigerian Celebrity News + Latest Entertainment News, 30 October 2017. Retrieved on 25 April 2018. (in en-US)
- ↑ Izuzu. "Linda Osifo talks career, sexual harassment in Nollywood". Retrieved on 25 April 2018. (in en-US)
- ↑ "Being a lady in entertainment is hard –Linda Osifo", Punch Newspapers. Retrieved on 25 April 2018. (in en-US)
- ↑ 'I bin consider bleaching because pipo say my skin dey like monkey own'. BBC News Pidgin (17 December 2021). Retrieved on 3 August 2022.
- ↑ Yemi Alade, Seyi Shay, Cynthia Kamalu, Linda Osifo nominated for ELOY Awards | EbonyLife TV (en-US). ebonylifetv.com. Archived from the original on 20 June 2018. Retrieved on 26 April 2018.