Lilo (actress)
Lilo, aha ogbo nke Liselotte Johanna Lewin (2 Maachị 1921 – 26 Septemba 2022), bụ onye German na eme ihe nkiri French na onye obụ abụ. [1]
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Lilo na obodo Dortmund n'afọ 1921 dị ka Liselotte Johanna Lewin . N'afọ 1953, ọ rụrụ ọrụ dị mkpa na egwu Can-Can na ụlọ ihe nkiri Shubert, ebe ọ bụrụ abụ "C'est Magnifique" na "I Love Paris", nke Cole Porter dere. [citation needed]
Ọnwụ
dezieLilo nwụrụ na obodo New York City na 26 Septemba afọ 2022 mgbe ọ dị afọ 101. [2]
Ihe nkiri
dezie- Adele's Gift (1951)
- Beautiful Night (1952)
- Pleasures of Paris (1952)
- Zaza (1956)
- Young Girls of Good Families [fr] (1963)
- La bonne année (1973)
- And Now My Love (1974)
- ↑ Lilo (French). Les Gens du cinéma. Retrieved on 20 November 2022.
- ↑ Lilo De La Passardiere (French). Dignité.