Lesley Nneka Arimah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | London |
aha enyere | Lesley |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Ọktoba 1983 |
Ebe ọmụmụ | London |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, narrator |
ogo mmụta | Master of Fine Arts |
Ebe obibi | Las Vegas |
Ọrụ ama ama | What It Means When a Man Falls from the Sky |
Ihe nrite | Commonwealth Short Story Prize, O. Henry Award, Kirkus Prize, Caine Prize, National Magazine Award |
webụsaịtị | https://www.larimah.com |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Lesley Nneka Arimah Audio bu onyei Nigerian ne ede atu ma tu akwukwo, na onye nmeri nke na afo 2015 nke beke na apaoo Commonwealth ihe onyeye oritere na akuko oor dere for Africa. ahan ya putara na nde ah huputara nwere nke for the Caine Prize. han kowalaya ka onye na ako akuko ichiche eh deputara onye nke nwereke ebute mkekorita."[1] and "olu ohurun nwere ike."[2]
Ihe gbasara
dezieArimah han muriya na ala ndi beke egbe o si too UK and Nigeria. orun ru orun e biputa akukwo ni ime ihe oyibo na apko The New Yorker and Granta. na afo 2015, akukwo story "Light" ya gbutere ihe nzere na afo 2015 Commonwealth Short Story Prize for Africa. na afo 2016 na 2017, ahan ya putara na nde han huputara nwere nke for the Caine Prize.
orun aka ya putara ni ime Harper’s, Per Contra, ma ni eme New Yorker, na ihe di ichiche he deputara.[3]
na afo September 2017,ha poro ya, ahan oma ndi dere akuko emeyi eme nke nde National Book Foundation, ha poro “Five Under 35”[4]
Akwukwo mbu
deziena afo April 2017,akukwo nmbu odere ntakiri han mputara by Riverhead Books na Tinder Press (UK). ise okwu ya bu What It Means When a Man Falls from the Sky.[5] han meputara ozoh na ala Nigeria, nde Farafina Books, na afo November 2017. na afo January 2018, ha huputara ya na nde ha ga eye onyiye maka ndi 9mobile Prize for Literature.[6]
Akukwo ah gbadere oku na empe kpa ahun mumu nwanyi ne eweta bu nke ne butere han nsogbu dika nsoyere mo bu eh soyere na obodo,"[7] their attempts at carving out a place in a country whose customs and values diverge from that of their heritage.[8]
ihe odeputa nele malite ise okwu umu nwayi na udi iciche, mana ihe noro na nne na nwa na ihe ichiche daputara ne ime umu nwayi dum."[9] ihe odere , The Atlantic kwuru "conveys respect for the people who claw their way through relentlessly difficult lives."[10] NPR o puroya " nke a bu ihen obi uto nye odee ka ne ebido ebido bu onye nke nwere oliie anya ne eduputara akukwo ne hubu."[11]
Ihe nke onye
dezieO bi na mba Minnesota, nke bu na ala nde ocha United States.
Ihe ndeputa
dezie- What it means when a man falls from the sky, New York: Riverhead, 2017. ISBNTempleeti:ISBN9780735211025, OCLCTempleeti:OCLC
Rerferences
dezie- ↑ "REVIEW: 'What it Means When a Man Falls From the Sky,' by Lesley Nneka Arimah", Star Tribune.
- ↑ WHAT IT MEANS WHEN A MAN FALLS FROM THE SKY by Lesley Nneka Arimah | Kirkus Reviews (in en-us).
- ↑ "#CainePrize2017 | On Motherhood, Class and Fabulist Fiction | Interview with Lesley Nneka Arimah", Brittle Paper, 2017-07-03. (in en-US)
- ↑ "Minnesota writer named one of National Book Foundation's 'Five Under 35'", Star Tribune.
- ↑ "#CainePrize2017 | On Motherhood, Class and Fabulist Fiction | Interview with Lesley Nneka Arimah", Brittle Paper, 2017-07-03. (in en-US)
- ↑ "Two Nigerians, South African vie for 9mobile prize for literature 2018". (in en-US)
- ↑ #LiterallyWhatsHot: 12 Awesome Stories with Beautifully Crafted Narratives is What You Get in Lesley Arimah's "What It Means when a Man Falls from the Sky" - BellaNaija (en-US).
- ↑ "Lesley Nneka Arimah’s Characters Muscle Their Way through Girlhood", The Rumpus.net, 2017-03-27. (in en-US)
- ↑ Orr, K. J.. "What It Means When a Man Falls from the Sky by Lesley Nneka Arimah review – short stories", The Guardian, 2017-09-02. (in en-GB)
- ↑ Weiss-Meyer, Amy. "The Powerful Pessimism of 'What It Means When a Man Falls From the Sky'", The Atlantic. (in en-US)
- ↑ "'What It Means When A Man Falls From The Sky' Is Defiantly, Electrically Original", NPR.org. (in en)