Leka Mini Baridam
taekwondoin Naịjiria
Leka Mini Baridam
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha enyere | Leka |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
Ọrụ ọ na-arụ | taekwondo athlete |
ụdị egwuregwu | taekwondo |
Leka Mini Baridam bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu taekwondo na katigori ndị okenye ụmụ nwanyị. O ritere ihe nzere ọla nchara na 2011 All-African Games na katigori 73kg.
Ọrụ egwuregwu dezie
Baridam sọrọ mpi na 73kg na 2011 All-African Games nke e mere na Maputo, Mozambik, were nweta ihe nrite ọla nchara. [1]
Ebemsidee dezie
- ↑ TaekwondoData (en). TaekwondoData. Retrieved on 2021-02-01.