Leila Ghandi

Omume telivishọn Moroccan na onye na-ese foto

 

Leila Ghandi (Àtụ:Lang-ar; Amụrụ ya n'ọnwa Julai 26, 1980), aha otutu"Onye Moroccan Titouan Lamazou"[1] or "Bent Battouta" (The daughter of Ibn Battuta), bụ onye n'ese photo na Onye nta akụkọ Moroccan.

Oge ọ malitere dezie

A mụrụ Ghandi na mba Casablanca n'afọ 1980. Ọ bụ nwa nwanyị nke Amal Alami na Ali Ghandi, onye bụbu Onye ndidi ndị ịsị nke Moroccan Association of the pharmaceutical industry, onye nwụrụ n'ọnwa Machị 13, n'afọ 2010.[2][3] O bu ụzọ gụọ akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ praịmarị Théophile Gautier na mpaghara Maârif, n'afọ 1991 ọ gara n'ihu na agụmakwụkwọ sekọndrị ya na Lycée Lyautey na obodo Casablanca. Mgbe ọ nwetasịrị nzere bachelọ ya na ọbọdọ Lycée Lyautey n'afọ 1998, Ghandi sonyeere BEM Management School na Bordeaux ma mụọ azụmahịa mba ụwa site n'afọ1998 ruo n'afọ 2002. N'afọ 2004, ọ nwetara Master ya na Sciences Po, Paris, na Strategic Marketing na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. N'oge ọ n'agụ akwụkwọ na Sciences Po, n'etiti afọ 2002 na 2004, ọ sonyere na mgbanwe agụmakwụkwọ na Mahadum Portsmouth wee nweta akara ugo mmụta na European Business and Management.[4][5]

  1. AÏT-HATRIT. "Leïla Ghandi : la tête dans les nuages, les pieds sur terre", afrik.com, March 12, 2008. (in fr)
  2. Belkhayat. "Leïla… La Ghandi de Chine", L'Économiste, January 4, 2007. (in fr)
  3. Benabid. "L'industrie pharmaceutique perd un de ses pionniers", L'Économiste, March 16, 2010. (in fr)
  4. "Ghandi, Leïla", dimabladna.ma. Retrieved on May 17, 2016. (in fr)
  5. "Leïla GHANDI", linternaute.com. (in fr)