Lazare Kaptué (1939 - 12 Eprel 2021) bụ onye agụmakwụkwọ Cameroon.[1] Ọ na-arụsi ọrụ ike dịka onye n''ahụ maka ọrịa nje ma mee ọtụtụ nyocha gbasara HIV/AIDS.

Akụkọ ndụ

dezie

Amụrụ ya na Mbanga n'afo 1939, Kaptué jere ozi dị ka onye isi obodo Demding na ọdịda anyanwụ Cameroon.[2] Ọ bụkwa onye prọfesọ na Université des Montagnes, nke ọ bụ onye guzobere ya.[3] Amara ụlọ nyocha ya maka ịchọpụta Group O nke HIV-1.[4] Na mgbakwunye na ọrụ agụmakwụkwọ ya, o nwere ụlọọgwụ na Bastos Yaoundé.[2]

Lazare Kaptué nwụrụ na Yaoundé na 12 Eprel 2021 mgbe ọ dị afọ 82.[5]

Ebensidee

dezie