Lawretta Ozoh

ọnye oso Naijiria
Lawretta Ozoh
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Septemba 1990 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, sprinter Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi100 metres Dezie
so na2014 Commonwealth Games, 2015 African Games, 2010 African Championships in Athletics, 2012 African Championships in Athletics, 2014 African Championships in Athletics Dezie

Lawretta Ozoh (amụrụ ya na 5 Septemba afọ 1990) bụ onye Naijiria amara amara ọkachamara n'egwuregwu nke ọsọ [1]

Ozoh bụ onye ritere ọla ọcha na 200 mita ma bụrụkwa onye otu nrite ọla edo ahụ emeriri na 4 x 100 mita relay na asọmpi egwuregwu mba Afrịka nke afọ 2012 . [2]

Mmachibido iwu dezie

N'afọ 2012 O ziri na Ozoh bụụ steroid anabolic Stanozolol ma mechaa nye ya iwu mgbochi afọ abụọ na egwuregwu. [3] [4]

Ebe m si nwete dezie