Lari Williams

Onye Naijiria na eme ihe nkiri ma na-ede uri
Lari Williams
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1940 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya27 Febụwarị 2022 Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, odee uri Dezie

Lari Williams (1940 27 ruo Febụwarị 2022) bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, na-ede uri, na onye na-ede egwuregwu nke a maara maka ọrụ ya na ihe nkiri ncha dịka The Village Headmaster, Ripples, na Mirror in the Sun .[1][2] A mụrụ Williams na Naijiria n'afọ 1940. Ọ nwụrụ n'ụlọ ya na Ikom, Cross River State, n'ụbọchị 27 Febụwarị 2022, mgbe ọ dị afọ iri asatọ na otu (81).[3]

Ebensidee dezie

  1. "'Things have been difficult' – Lari Williams", Encomium, 10 April 2016. Retrieved on 28 February 2022.
  2. Daramola. "Williams: 50 years on stage and screen", The Guardian.ng, 31 December 2017. Retrieved on 28 February 2022.
  3. "Poet, actor, Lari Williams, dies at 81", Vanguard NGR, 28 February 2022. Retrieved on 28 February 2022.