Lalao Ravaonirina
Lalao Ravaonirina
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Madagascar |
aha enyere | Lalao |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Novemba 1963 |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | sprinting |
so na | 1996 Summer Olympics |
Lalao Ravaonirina (amụrụ na 8 Nọvemba na afọ 1963) bụ onye na-eme egwuregwu Madagascar lara ezumike nká nke bụ ọkachamara na mita 100 na 200. O sonyere na 100 mita ụmụ nwanyị na afo 1992 Summer Olympics .
Oge kachasị mma ya bụ 11.32 sekọnd, nke o nwetara na Julai, na afọ 1991 na Limoges. Nke a bụ ihe ndekọ Malagasy ugbu a, nke ya na Hanitriniaina Rakotondrabe jikọrọ aka.
Ihe ndị ọ rụzuru
dezie- 1997 Egwuregwu nke Francophonie - ọla nchara (100m)
- 1994 Egwuregwu nke Francophonie - ọla nchara (100m)
- 1989 Egwuregwu nke Francophonie - ọla nchara (100 m), ọlaọcha (200 m)
- 1989 African Championships - ọla nchara nrite (200 m)
- 1988 African Championships - ọla nchara nrite (100 m)
Ihe odide
dezieNjikọ mpụga
dezie- Lalao Ravaonirina at World Athletics