Lagos prison break
Lagos prison break
ebe | Lagos |
---|---|
oge omelu | 10 Ọktoba 2014 |
Lagos Prison Break mere n'Ọktoba 10, 2014 mgbe mmadụ ise (Ayodeji Bello, 32, Saibu Abdul Razak, 21, Adebayo Dada, 24, Desmond Issac, 35 na Peter Kingsley, 29) gbapụrụ n'ụlọ mkpọrọ Kirikiri Medium.[1]
Ihe mere
dezieA kọrọ na ihe omume ahụ mere na 10 Ọktoba 2014 n'ihe dị ka elekere anọ nke ehihie.[2] Ọpụpụ ụlọ mkpọrọ ahụ enweghị ihe ịga nke ọma n'ihi mgbalị jikọrọ aka nke ndị uwe ojii nke Kirikiri na ndị ọrụ ụlọ mkpọrọ Naịjirịa na-arụ ọrụ, bụ ndị gbochiri ọpụpụ ụlọ ikpe ahụ.[3][4] E jikọtara ihe omume ahụ na obere ọgba aghara nke mere n'ime ụlọ mkpọrọ ahụ, ọgba aghara nke ihe kpatara ya edoghị anya.[5][6]
Hụkwa
dezie- Ịgbapụ n'ụlọ mkpọrọ Kogi
- Ịgbapụ n'ụlọ mkpọrọ Ondo
- Ịgbapụ n'ụlọ mkpọrọ Ogun
Edensibia
dezie- ↑ Prison Inmates escape after jail break in Lagos.
- ↑ Nigeria and jail break. Daily Independent, Nigerian Newspaper. Archived from the original on 24 December 2014. Retrieved on 24 December 2014.
- ↑ Scores Injured, Few Feared Dead as Kirikiri Inmates Attempt Jail Break, Articles – THISDAY LIVE. Archived from the original on 2014-12-04. Retrieved on 2022-09-20.
- ↑ The Incessant Jail Breaks – Nigerian News from Leadership Newspapers. Nigerian News from Leadership Newspapers.
- ↑ Kirikiri prisons: It was a strong protest, not jailbreak – Inmate – Vanguard News. Vanguard News.
- ↑ Jailbreak: FG bans phones, indecent dressing in prisons nationwide. DailyPost Nigeria.