Lagos State Ministry of Tourism and Inter-governmental Relations
Lagos State Ministry of Tourism and Inter-governmental Relations
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | tourism management |
---|---|
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
office held by head of the organization | commissioner |
asụsụ njieme | Bekee |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
nhazi ọnọdụ | 6°37′10″N 3°21′37″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | commissioner |
Nwe ikike | Lagos |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Ikeja, Alausa |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
Onye nyefere ọrụ | Folorunso Folarin-Coker |
street address | State Government Secretariat, Alausa, Lagos State, Nigeria |
Ngalaba na-ahụ maka njem nleta na mmekọrịta gọọmentị nke Lagos steeti bụ ụlọ ọrụ gọọmentị steeti, nke na-ahụ maka ịhazi nakwa itinye n'ọrụ iwu steeti gbasara njem nleta na mmekọrịta gọọmentị.[1][2]
Hụkwa
dezie- Ngalaba Na-ahụ Maka Ihe Ndị Na-eme n'Ụlọ na Ọdịbendị na Lagos State
- Kansụl Ndị Nchịkwa Steeti Lagos
Edensibia
dezie- ↑ Lagos to harmonise hotel tourism. The Nation Newspaper. Retrieved on 2 March 2015.
- ↑ Lagos tourism sites, Kalakuta republic. www.thisdaylive.com. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 2 March 2015.