Lagos State Ministry of Economic Planning and Budget

Lagos State Ministry of Economic Planning and Budget
Ụlọ ọrụ Gọọmenti
Ụlọ ọrụ mmepụta ihemacroeconomic planning Dezie
Oge/afọ mmaliteJụn 1999 Dezie
aha gọọmentiLagos state ministry of economic planning and budget Dezie
ahaMinistry of economic planning and budget Dezie
affiliationLagos State Ministry of Finance Dezie
Onye na-achịkwa ma jikwaaSamuel Avwerosuo Egube Dezie
asụsụ njiemeBritish English Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
nhazi ọnọdụ6°37′10″N 3°21′37″E Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwerecommissioner Dezie
Nwe ikikeLagos Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụIkeja Dezie
Asụsụ ọ na-asụBekee Dezie
Onye nyefere ọrụBola Tinubu Dezie
street addressLagos State Government secretariat, Ikeja, Lagos State, Nigeria. Dezie
adreesị ozi ịntanetịmailto:info@lagosstate.gov.ng Dezie
webụsaịtịhttps://lagosmepb.org/, https://mepb.lagosstate.gov.ng/ Dezie
Map

 

Ngalaba Na-ahụ Maka Atụmatụ Akụnụba na Mmefu ego nke Lagos State bụ ụlọ ọrụ gọọmentị nke Lagos State, Nigeria. A na-enye ya ọrụ ịhazi, idepụta, na itinye n'ọrụ iwu gbasara atụmatụ akụ na ụba na mmefu ego nke steeti.[1] E guzobere ngalaba ahụ na June 2009.[2]

Ọrụ dezie

  • Nkwadebe nke ndekọ gbasara mmefu ego kwa afọ nke Gọọmentị Steeti na nhazi nke mmefu mmefu ego nke afọ nke otu na ngalaba gọọmenti ndị ọzọ.[3]
  • Ọrụ ndụmọdụ na mmefu ego nke gọọmentị ime obodo.[4]
  • Mmepụta nke data ọnụ ọgụgụ gbasara ọrụ nke Gọọmentị Steeti.[5]
  • Inye Gọọmentị ndụmọdụ gbasara mmejuputa oru ngo na mmemme.[6]
  • Nkwado na ịza ajụjụ banyere ọmụmụ ihe, atụmatụ na mmemme nke Ministri na Ọfịs.[7]

Hụkwa dezie

Edensibia dezie

  1. Bank (21 April 2010). World Bank Engagement at the State Level: The Cases of Brazil. ISBN 9780821382257. Retrieved on 2 March 2015. 
  2. Lagos contributes a quarter of Nigeria's GDP. Channels Television. Retrieved on 1 March 2015.
  3. Responsibilities (en-US). Ministry of Economic,Planning and Budget. Retrieved on 2022-03-17.
  4. Responsibilities (en-US). Ministry of Economic,Planning and Budget. Retrieved on 2022-03-17.
  5. Responsibilities (en-US). Ministry of Economic,Planning and Budget. Retrieved on 2022-03-17.
  6. Responsibilities (en-US). Ministry of Economic,Planning and Budget. Retrieved on 2022-03-17.
  7. Responsibilities (en-US). Ministry of Economic,Planning and Budget. Retrieved on 2022-03-17.