Lagos State Ministry of Commerce and Industry
Lagos State Ministry of Commerce and Industry
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | commerce, industrial sector |
---|---|
aha gọọmenti | Lagos state ministry of commerce and industry |
aha | Ministry of commerce and industry |
nwanne | Lagos state ministry of commerce, industry and cooperatives |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
asụsụ njieme | British English |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
nhazi ọnọdụ | 6°36′50″N 3°21′18″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | commissioner |
Nwe ikike | Lagos |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Ikeja |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
Onye nyefere ọrụ | Lola Akande |
street address | Block 8, Alausa Secretariat, Ikeja. Lagos |
email address | mailto:lasgcommindusandcoops@gmail.com, mailto:commindusandcoops@lagosstate.gov.ng |
webụsaịtị | https://mcic.lagosstate.gov.ng |
mandates | Mmepe, marketing, evaluation, formulation, initiation |
Ngalaba na-ahụ maka azụmahịa na ụlọ ọrụ na steeti Lagos bụ ụlọ ọrụ gọọmentị steeti, nke na-ahụ anya maka ịhazi na itinye n'ọrụ iwu steeti gbasara azụmahịa na ụlọ ahịa.[1][2] E guzobere ngalaba a iji hụ na ọganihu azụmahịa na afọ ojuju ndị ahịa na steeti Lagos.[3] Isi ụlọ ọrụ ahụ dị na Block 8, The Secretariat, Obafemi Awolowo Way, Alausa, Ikeja, Lagos steeti.[3]
Ihe omume
dezie- Ngalaba na-ahụ maka azụmahịa, ụlọ ọrụ mmepụta ihe na ụlọ ọrụ mmekọrịta nke steeti Lagos debanyere aha ụlọ ọrụ ọhụrụ dị narị abụọ na ịrị anọ na asaa ma weghachite ụlọ ọrụ mmekọrịta di 2359.[4][5]
- Ministri ahụ site na Lagos State Cooperative College bụ nke a kwadoro ahaziwo mmemme dị iche iche maka ihe karịrị ndị na-arụkọ ọrụ pụkụ anọ na steeti Lagos.[4]
Hụkwa
dezie- Ngalaba sayensị na teknụzụ nke steeti Lagos
- Kansụl Ndị Nchịkwa Steeti Lagos
Edensibia
dezie- ↑ Fashola meets private sector operators at the 4th lagos corporate assembly advocates adherence to law and order. Business today News. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 2 March 2015.
- ↑ Olusola Oworu-Commissioner lagos state ministry of commerce and industry, Nigeria. theworldfolio.com. Retrieved on 2 March 2015.
- ↑ 3.0 3.1 Ministry of Commerce, Industry and Cooperatives - Lagos State Government (en-US). Ministry of Commerce, Industry and Cooperatives - Lagos State Government. Archived from the original on 2022-03-22. Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ 4.0 4.1 Capitalisation of Lagos cooperative societies hit N33b (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-05-19). Archived from the original on 2022-03-23. Retrieved on 2022-03-23.
- ↑ Radio. Lagos State Government inaugurates one hundred and forty-seven cooperative societies (en-US). Retrieved on 2022-03-23.