Lady Marion Chesham

Marion Caher Donoghue, Lady Chesham (1903 ruo afọ 1973), bụ onye ama ama na ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania n'oge 1950s na 1960s tupu ọ laa ezumike nká n'afọ 1972.[1]

A mụrụ Marion Donoghue na Philadelphia. Ọ bụ nwa nwanyị Daniel Charles Donoghue.[2]

Lady Marion Chesham lụrụ di ugboro atọ. Alụmdi na nwunye mbụ ya bụ Brook Edwards, onye ya na ya nwere nwa nwanyị aha ya bụ Mary.[3] Mgbe ya na Edwards gbara alụkwaghịm, Marion lụrụ Theobald Walter Somerset Henry Butler, 8th Earl of Carrick wee ghọọ Countess of Carrick. Njikọ a mechakwara na ịgba alụkwaghịm.[4] N'ọnwa Ọktoba 1938, ọ lụrụ John Compton Cavendish, 4th Baron Chesham. Site n'oge a gaa n'ihu, aha ya bụ Lady Chesham.[3]

Lady Marion Chesham served with the Auxiliary Territorial Service and the American Red Cross during the Second World War.[3] Following the death of Lord Chesham in 1952, she became a prominent spokesperson for the Capricorn Africa Society - a pressure group based in the British colonies in southern and eastern Africa, which included members from a range of cultural backgrounds.[1] She was a member of the Tanganyika Legislative Council between 1958 and 1962. She then went on to become a member of the Tanzanian National Assembly until the union of Tanganyika with Zanzibar in 1964.[4]

Ebenside dezie

  1. 1.0 1.1 Chesham, Lady, Marion, 1903-1973 - Borthwick Catalogue (en). borthcat.york.ac.uk. Retrieved on 2018-04-28. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Borth" defined multiple times with different content
  2. Person Page. www.thepeerage.com. Retrieved on 2018-04-28.
  3. 3.0 3.1 3.2 The Peerage entry Mary Edwards. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "P1" defined multiple times with different content
  4. 4.0 4.1 "Marion Lady Chesham", The New York Times, 14 September 1973, p. 42. Retrieved on 25 November 2019. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "NYT" defined multiple times with different content