Ladigbolu nke Mbụ

Ladigbolu nke Mbụ
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie

Siyanbola Ladigbolu bụ Alaafin nke Oyo site na Jenụwarị 1911 ruo 1944. Ọ bụ Alaafin nke Oyo mgbe Northern na Southern protectorates nke Nigeria jikọtara na 1914.

Akụkọ ndụ

dezie

Tupu ọ bụrụ Alaafin, Ladigbolu I nwere utu aha Aremo, nke yiri nwa eze, ọ nọchiri nna ya Oba Lawani n'ocheeze n'afọ 1911. [1]

Ọnwụ

dezie

[1] Wole Soyinka, Death and the King's Horseman, banyere onye enyemaka nke eze nke jụrụ igbu onwe ya mgbe ọnwụ eze dị ka omenala obodo ahụ metụtara ihe ndị gbara ọnwụ Ladigbolu gburugburu.

Ihe odide

dezie
  1. 1.0 1.1 Olakunle (2003). Relocating agency : modernity and African letters. Albany: State University of New York Press, 164–166. ISBN 9780791487761. OCLC 811404082.