Kyle Dargan

Onye Amerịka na-ede uri
Kyle Dargan
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereKyle Dezie
aha ezinụlọ yaDargan Dezie
Ebe ọmụmụNewark Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee uri, onye nkuzi Dezie
ebe agụmakwụkwọIndiana University, University of Virginia Dezie

Kyle Dargan bụ onye Amerịka na-ede uri. Ọ bụ onye dere nchịkọta uri ise. Dargan bụ ugbu onye Prọfeso só akuzi literature na onye enyemaka directọ nke creative writing na American University.

Akụkọ ndụ dezie

A mụrụ Dargan na Newark, New Jersey. Ọ natara BA na Mahadum Virginia na MFA na Mahadim Indiana.[1]

Mahadum Georgia Press bipụtara nchịkọta abụ anọ mbụ nke Dargan. Nchịkọta mbụ ya, The Listening (2004), bụ onye natara Cave Canem Poetry Prize n'afọ 2004. Nchịkọta nke abụọ ya, Bouquet of Hungers (2007), nyere ya Hurston/Wright Legacy Award na uri n'afọ 2008. E bipụtara "Logorrhea Dementia" n'afọ 2010 ma bipụta Honest Engine n'afọ 2015. Akwụkwọ nke ise Dargan, Anagnorisis, (Triquarterly, 2018), meriri Lenore Marshall Poetry Prize site na Academy of American Poets n'afọ 2018.

Dargan bụ ugbu onye Prọfeso só akuzi literature na onye enyemaka directọ nke creativector of creaMahadumtAmerican. can University. Ọ bụ onye guzobere na onye nchịkọta akụkọ nke magazin POST NO ILLS. Dargan bi na Washington D.C.[2]

Akwụkwọ ndị a họọrọ dezie

  • The Listening, (University of Georgia Press, 2004)
  • Bouquet of Hungers, (University of Georgia Press, 2007)
  • Logorrhea Dementia: A Self-Diagnosis, (University of Georgia Press, 2010)
  • Honest Engine, (University of Georgia Press, 2015)
  • Anagnorisis, (Triquarterly, 2018)

Onyinye dezie

  • 2003 Ihe nrite nke abụ uri nke Cave Canem, The Listening[3]
  • 2008 Ihe nrite nke Hurston/Wright Legacy na Poetry, Bouquet of Hungers[4]
  • 2019 Ihe nrite Lenore Marshall Poetry, Anagnorisis[1]
  1. 1.0 1.1 Kyle Dargan. Poetry Foundation. Retrieved on 14 January 2020. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "Poetry Foundaton" defined multiple times with different content
  2. Demuren. Conversations with Contributors: Kyle Dargan. The Adroit Journal. Retrieved on 14 January 2020.
  3. CAVE CANEM POETRY PRIZE-WINNING BOOKS. Cave Canem Poetry. Retrieved on 14 January 2020.
  4. HURSTON/WRIGHT FOUNDATION ANNOUNCES 2016 LEGACY AWARDS. Hurston/Wright Foundation. Retrieved on 14 January 2020.