Kumar Waii bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India si na steeti Arunachal Pradesh . [1]

A họpụtara Waii site na oche Bameng na ntuli aka ndị omebe iwu Arunachal Pradesh nke 2014, na-eguzo dị ka onye ndoro-ndoro ochichi National Congress nke India.[1] [2] [3] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye minista na-ahụ maka ụlọ na mmepe obodo nke Arunachal Pradesh na gọọmentị gara aga (2014 - 2019).[2]

Hụkwa

dezie
  • Nzukọ omeiwu nke Arunachal Pradesh

Ihe odide

dezie
  1. CEO Arunachal Pradesh. List of contesting candidates Àtụ:Webarchive
  2. Kumar Wai Attends National Convention in Tawang » Northeast Today (en-US). Northeast Today (2018-11-22). Retrieved on 2019-06-14.