Krosbi Mensah

Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana
Krosbi Mensah
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Maachị 1947 Dezie
nwaBetty Crosby Mensah Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụnta ego Dezie
Ọkwá o jiMember of the 2nd Parliament of the 4th Republic of Ghana, Member of the 1st Parliament of the 4th Republic of Ghana Dezie
ebe agụmakwụkwọsecondary school Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie

Krosbi Mensah (amụrụ na 5 Machị 1947) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana nke jere ozi dị ka onye omeiwu nke 4th Republic of Ghana, ọ nọchitere anya Afram Plains North.[1] Ọ bụ onye otu National Democratic Congress.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ dezie

A mụrụ Krosbi Mensah na 5 Maachị 1947 na Eastern Region nke Ghana, ọ gụrụ akwụkwọ na Prince of Peace College wee nweta Asambodo Nkụzi Ọzụzụ (GCE)l.[1]

Ọrụ ya dezie

Mensah bụbu onye omeiwu maka mpaghara Afram Plains North na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke Ghana site na 7 Jenụwarị 1993 ruo 7 Jenụwaị 1997, Ọ bụkwa onye ọchụnta ego.[1]

ndọrọ ndọrọ ọchịchị dezie

Onye omeiwu dezie

Mensah bụ onye otu ndị omeiwu nke 1st na 2nd parliament nke 4th Republic of Ghana maka Afraim Plains North Constituency, site na Jenụwarị 1993 ruo Jenụwarụ 2001.[1] Ọ gara ụlọ omeiwu mbụ ka e kwupụtachara na ọ meriri na ntuli aka Disemba 1992.  Ọ jigidere oche ya ọzọ na ntuli aka 1996 ka ọ nwetasịrị 72% nke mkpokọta ntuli aka, ọ meriri n'oge ntuli aka izugbe Ghana nke December 1996 na tiketi National Democratic Congress maka Afraim Plains North Constituency na Eastern Region nke Ghana.  Ọ turu vootu 18,832 n'ime votu ziri ezi a tụrụ na-anọchite anya 61.70% n'aka ndị mmegide ya Augustine Siaw onye NPP, Amidu Tanko onye PNC, Albert Quarcoo-Zah onye CPP na Krosbi Mensah onye NDC onye nwetara 4,376 votes, 1,684 votes, 1, 1, 1.  votu na 0 votu n'otu n'otu.[2] Joseph Tsatsu Agbenu mechara nọchie ya n'afọ 2001.[3][4]

Ndụ onwe dezie

Mensah bụ Onye Kraịst.[1] Ọ bụ nna Betty Krosbi Mensah, onye na-eje ozi kemgbe 2017 dị ka onye omeiwu maka Afram Plains North, otu mpaghara ọ jere ozi dị ka onye otu.[5]

Edensibia dezie

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 Ghana Parliamentary Register(1993–1997)
  2. FM. Parliament - Afram Plains North Constituency Election 1996 Results. Ghana Elections - Peace FM. Retrieved on 2021-02-17.
  3. qryCandidateByRegionConstituency (7 December 2000). Archived from the original on 18 October 2020.
  4. Parliament: Eastern Region. Peace FM Online. Retrieved on 2020-09-04.
  5. Official Parliament of Ghana facebook. Facebook (22 July 2021). Retrieved on 28 July 2021.