Krishna Kalyani
Krishna Kalyani (amụrụ 26 June 1979) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nrụpụta ụlọ ọrụ India.[1] Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka onye otu West Bengal Legislative Assembly si Raiganj constituency.[1][2]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieKrishna Kalyani sonyeere Bharatiya Janata Party na 24 Jenụwarị 2021.[4] Ọ na-anọchite anya mpaghara Raiganj Vidhan Sabha nke ọ meriri na 2021 dị ka onye ndoro-ndoro ochichi Bharatiya Janata Party (BJP). O kwuputara arụkwaghịm ya na BJP na 1 October 2021 [5] wee sonye na All India Trinamool Congress na 27 October 2021.[6] Na Julaị 13, 2024, Kalyani meriri oche ọgbakọ omebe iwu site na Raiganj wee bụrụ onye omeiwu ọzọ..[2]
Ọrụ azụmahịa
dezieKrishna Kalyani bụ onye nwe Kalyani Solvex Ltd. Ụlọ ọrụ ya na-elekwasị anya na mmepụta mmanụ nri. O nwekwara ụlọ ngosi Royal Enfield na Raiganj na Kaliaganj.
Hụkwa
dezie- West Bengal Legislative Assembly
- 2021 West Bengal Legislative Assembly election
Ebem si dee
dezie- ↑ রায়গঞ্জে জয়ী বিজেপি প্রার্থী কৃষ্ণ কল্যাণী, ভেঙে চুরমার একদা কংগ্রেস গড় (bn). Asianet News Network Pvt Ltd. Retrieved on 2021-05-09.
- ↑ 2.0 2.1 PTI. Assembly Bypolls | TMC candidate Krishna Kalyani wins West Bengal's Raiganj seat (en). Deccan Herald. Retrieved on 2024-07-13. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content