Korombana
Korombana
mba/obodo | Mali |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Mopti Region |
nhazi ọnọdụ | 15°23′39″N 3°46′54″W |
Korombana bụ obodo dị na etiti Mopti di na mpaghara Mopti nke ala Mali . Ọ bụ obodo kachasị di na ugwu na okirikiri ahụ. Obodo ahu nwere obodo nta iri atọ na abụọ na arọ puku abụọ na ite naanị (2009) ha nwere mmadụ iri abụọ na itoolu na iri ise na itoolu. Obodo ukwu (isi obodo) bụ Korientzé.