Koobi
Koobi bụ azụ a mịrị amị a' na-akpọ tilapia na Ghana. Azụ ahụ nwere ụtọ dị n'ime stews na ofe na nri dị ụtọ nke Ghana.[1][2][3][4] A na-eji ya akwadebe nri Ghana dị ka fufu, ofe, abrika na stew na nri ndị ọzọ nke Ghana.[5]
Nkwadebe
dezieA na-edozi Koobi site na itinye tilapia ọhụrụ n'ime efere nwere nnu n'ime akpa azụ.[6] Jiri nnu kpuchie azụ ahụ ruo ụbọchị 3. Mgbe ụbọchị 3 gasịrị, wepụ ya ma kpọọ ya n'anwụ ruo ụbọchị 5 ma ọ bụ ruo mgbe mmiri niile ga-agwụ.
Hụkwa
dezie
- Nri ndị Ghana
- Ndị Ghana
- Chop bar bụ ụlọ oriri na ọṅụṅụ ọdịnala na Ghana, nke kachasị dị na Southern Ghana
- Nri Ọdịda Anyanwụ Afrịka
- Ndepụta nri ndị Afrịka
- Nri
Ebensidee
dezie- ↑ How to prepare "koobi" egg stew and roasted ripe plantain (en-US). www.pulse.com.gh (2016-04-18). Retrieved on 2019-06-21.
- ↑ Editor. One Dish Ghanaians have abandoned and Missing Out Its Health Benefits (en). Modern Ghana. Retrieved on 2019-06-21.
- ↑ To eat “Koobi” or not to eat (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-06-21.
- ↑ The Tales of Abomu (Kontomire Leaves and Unripe Plantain) (en-US). GhOccasions (2018-08-28). Retrieved on 2019-06-21.
- ↑ Adam. 10 Traditional Ghanaian Dishes You Need To Try. Culture Trip. Retrieved on 2019-06-21.
- ↑ Formaldehyde In 'Koobi', Equally Insidious May Be 'Kau' (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2019-06-21.
Àtụ:African cuisineCuisine ndị Africa