Końskowola
Końskowola
Ndekọ IPA | kɔɲskɔˈvɔla |
---|---|
mba/obodo | Poland |
isi obodo nke | Gmina Końskowola |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Gmina Końskowola |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00, UTC+02:00 |
nhazi ọnọdụ | 51°24′32″N 22°3′10″E |
postal code | 24-130 |
webụsaịtị | http://www.konskowola.info.pl |
Końskowola (IPA : [kɔɲskɔ'vɔla]) bụ ogbè no na South-Eastern ala ana-kpo Poland. Ono n'etiti obodo Puławy na Kurów, obodo no n'ime Poland, ebe miri ogologo (river) ana-kpo Kurówka.
Links na aga n'ezi
dezie